Ọnụ Ọgụgụ 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Chineke wee bịakwute Belam n’abalị wee sị ya: “Ọ bụrụ na ihe ndị ikom ahụ bịara bụ ịkpọ gị, bilie soro ha gawa. Ma, ọ bụ naanị ihe m gwara gị ka ị ga-ekwu.”+
20 Chineke wee bịakwute Belam n’abalị wee sị ya: “Ọ bụrụ na ihe ndị ikom ahụ bịara bụ ịkpọ gị, bilie soro ha gawa. Ma, ọ bụ naanị ihe m gwara gị ka ị ga-ekwu.”+