35 Ma mmụọ ozi Jehova sịrị Belam: “Soro ndị ikom ahụ gawa;+ ma ekwula ihe ọ bụla ọzọ ma e wezụga ihe m ga-agwa gị.”+ Belam wee soro ndị Belak mere ndị isi gawa.
13 ‘Ọ bụrụ na Belak enye m ụlọ ya nke ọlaọcha na ọlaedo juru, agaghị m enwe ike ịda iwu Jehova wee mee ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ site n’obi m. Ọ bụ ihe ọ bụla Jehova ga-agwa m ka m ga-ekwu’?+