Ọnụ Ọgụgụ 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma Belam zara ndị na-ejere Belak ozi, sị: “Ọ bụrụ na Belak enye m ụlọ ya nke ọlaọcha na ọlaedo juru, agaghị m enwe ike ịda iwu Jehova bụ́ Chineke m wee mee ihe nta ma ọ bụ ihe ukwu.+ Ọnụ Ọgụgụ 22:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Belam wee sị Belak: “Abịala m ịhụ gị ugbu a. M̀ nwere ike ikwu ihe ọ bụla?+ Okwu Chineke tinyere n’ọnụ m ka m ga-ekwu.”+
18 Ma Belam zara ndị na-ejere Belak ozi, sị: “Ọ bụrụ na Belak enye m ụlọ ya nke ọlaọcha na ọlaedo juru, agaghị m enwe ike ịda iwu Jehova bụ́ Chineke m wee mee ihe nta ma ọ bụ ihe ukwu.+
38 Belam wee sị Belak: “Abịala m ịhụ gị ugbu a. M̀ nwere ike ikwu ihe ọ bụla?+ Okwu Chineke tinyere n’ọnụ m ka m ga-ekwu.”+