Ọnụ Ọgụgụ 23:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Belam wee zaa Belak, sị: “Ọ̀ bụ na mụ agwaghị gị, sị, ‘Ọ bụ ihe niile Jehova ga-ekwu ka m ga-eme’?”+ Ọnụ Ọgụgụ 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ‘Ọ bụrụ na Belak enye m ụlọ ya nke ọlaọcha na ọlaedo juru, agaghị m enwe ike ịda iwu Jehova wee mee ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ site n’obi m. Ọ bụ ihe ọ bụla Jehova ga-agwa m ka m ga-ekwu’?+
26 Belam wee zaa Belak, sị: “Ọ̀ bụ na mụ agwaghị gị, sị, ‘Ọ bụ ihe niile Jehova ga-ekwu ka m ga-eme’?”+
13 ‘Ọ bụrụ na Belak enye m ụlọ ya nke ọlaọcha na ọlaedo juru, agaghị m enwe ike ịda iwu Jehova wee mee ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ site n’obi m. Ọ bụ ihe ọ bụla Jehova ga-agwa m ka m ga-ekwu’?+