Ọnụ Ọgụgụ 22:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Belam wee sị Belak: “Abịala m ịhụ gị ugbu a. M̀ nwere ike ikwu ihe ọ bụla?+ Okwu Chineke tinyere n’ọnụ m ka m ga-ekwu.”+ Ọnụ Ọgụgụ 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee zaa, sị: “Ọ́ bụghị ihe ọ bụla Jehova tinyere n’ọnụ m ka m ga-ahụ na m kwuru?”+ Ọnụ Ọgụgụ 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ‘Ọ bụrụ na Belak enye m ụlọ ya nke ọlaọcha na ọlaedo juru, agaghị m enwe ike ịda iwu Jehova wee mee ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ site n’obi m. Ọ bụ ihe ọ bụla Jehova ga-agwa m ka m ga-ekwu’?+
38 Belam wee sị Belak: “Abịala m ịhụ gị ugbu a. M̀ nwere ike ikwu ihe ọ bụla?+ Okwu Chineke tinyere n’ọnụ m ka m ga-ekwu.”+
13 ‘Ọ bụrụ na Belak enye m ụlọ ya nke ọlaọcha na ọlaedo juru, agaghị m enwe ike ịda iwu Jehova wee mee ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ site n’obi m. Ọ bụ ihe ọ bụla Jehova ga-agwa m ka m ga-ekwu’?+