Ọpụpụ 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gị onwe gị ga-ekwu ihe niile m ga-enye gị n’iwu;+ Erọn nwanne gị ga na-agwa Fero okwu,+ ọ ga-ahapụkwa ụmụ Izrel ka ha si n’ala ya pụọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Chineke wee bịakwute Belam n’abalị wee sị ya: “Ọ bụrụ na ihe ndị ikom ahụ bịara bụ ịkpọ gị, bilie soro ha gawa. Ma, ọ bụ naanị ihe m gwara gị ka ị ga-ekwu.”+ 2 Ihe E Mere 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma Mịkaya sịrị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ ihe Chineke m ga-ekwu, ọ bụ ya ka m ga-ekwu.”+ Jeremaya 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nụrụnụ okwu ọgbụgba ndụ a! “Gwa ya+ ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, Ezikiel 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Nwa nke mmadụ, gawa, banye n’etiti ụlọ Izrel,+ gwa ha ihe m kwuru.
2 Gị onwe gị ga-ekwu ihe niile m ga-enye gị n’iwu;+ Erọn nwanne gị ga na-agwa Fero okwu,+ ọ ga-ahapụkwa ụmụ Izrel ka ha si n’ala ya pụọ.+
20 Chineke wee bịakwute Belam n’abalị wee sị ya: “Ọ bụrụ na ihe ndị ikom ahụ bịara bụ ịkpọ gị, bilie soro ha gawa. Ma, ọ bụ naanị ihe m gwara gị ka ị ga-ekwu.”+