Jeremaya 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee sị m: “Asịla, ‘Abụ m nwata.’ Kama, gakwuru ndị niile m ga-eziga gị ka ị gakwuru; kwuokwa ihe niile m ga-enye gị iwu ka i kwuo.+
7 Jehova wee sị m: “Asịla, ‘Abụ m nwata.’ Kama, gakwuru ndị niile m ga-eziga gị ka ị gakwuru; kwuokwa ihe niile m ga-enye gị iwu ka i kwuo.+