Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 22:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ma Mịkaya sịrị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ ọ bụ ihe Jehova ga-agwa m ka m ga-ekwu.”+

  • Jeremaya 23:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Onye amụma nke rọrọ nrọ, ya kọọ nrọ ya; ma, onye okwu m ruru ntị, ya jiri eziokwu kwuo okwu m.”+

      “Gịnị gbasara okporo ọka na mkpụrụ ọka?”+ ka Jehova kwuru.

  • Jeremaya 42:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Jeremaya onye amụma wee sị ha: “Anụla m. Lee, m ga-ekpeku Jehova bụ́ Chineke unu ekpere dị ka unu kwuru;+ ọ ga-erukwa na ihe ọ bụla Jehova zara unu, m ga-agwa ya unu.+ Ọ dịghị okwu ọ bụla m ga-ahapụ ịgwa unu.”+

  • Ọrụ Ndịozi 20:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 n’ihi na ahapụghị m ịgwa unu nzube+ niile nke Chineke.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya