1 Ndị Eze 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma Mịkaya sịrị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ ọ bụ ihe Jehova ga-agwa m ka m ga-ekwu.”+