-
Jeremaya 42:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Jeremaya onye amụma wee sị ha: “Anụla m ihe unu kwuru. M ga-arịọ Jehova bụ́ Chineke unu ihe niile unu gwara m rịọ ya. M ga-agwakwa unu ihe ọ bụla Jehova sị m gwa unu. E nweghị nke ọ bụla n’ihe niile ọ ga-ekwu m ga-ahapụ ịgwa unu.”
-