Jeremaya 42:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jeremaya onye amụma wee sị ha: “Anụla m. Lee, m ga-ekpeku Jehova bụ́ Chineke unu ekpere dị ka unu kwuru;+ ọ ga-erukwa na ihe ọ bụla Jehova zara unu, m ga-agwa ya unu.+ Ọ dịghị okwu ọ bụla m ga-ahapụ ịgwa unu.”+
4 Jeremaya onye amụma wee sị ha: “Anụla m. Lee, m ga-ekpeku Jehova bụ́ Chineke unu ekpere dị ka unu kwuru;+ ọ ga-erukwa na ihe ọ bụla Jehova zara unu, m ga-agwa ya unu.+ Ọ dịghị okwu ọ bụla m ga-ahapụ ịgwa unu.”+