7 Olee ihe anyị ga-emere ndị ikom fọdụrụnụ ka ha wee nweta nwunye, ebe ọ bụ na anyị ejiriwo Jehova ṅụọ iyi+ na anyị agaghị akpọnye ha nke ọ bụla n’ime ụmụ anyị ndị inyom ka ha lụwa?”+
16 ka onye ọ bụla nke na-agọzi onwe ya n’ụwa wee jiri Chineke nke okwukwe gọzie onwe ya,+ ka onye ọ bụla nke na-aṅụkwa iyi n’ụwa wee jiri Chineke nke okwukwe ṅụọ iyi;+ n’ihi na ha ga-echefu ahụhụ niile ha tara n’oge gara aga, n’ihi na a ga-ezopụ ha n’anya m.+
2 Ọ bụrụkwa na ị ga-aṅụ iyi,+ sị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ n’eziokwu,+ n’ikpe ziri ezi na n’ezi omume!’+ mba dị iche iche ga-enweta ngọzi n’ime ya, ọ bụkwa ya ka ha ga-eji na-anya isi.”+