Ndị Ikpe 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Izrel ṅụrụ iyi na Mizpa,+ sị: “Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-akpọnye Benjamin nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.”+ Ndị Ikpe 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma anyị agaghị akpọnye ha ụmụ anyị ndị inyom ka ha lụwa, n’ihi na ụmụ Izrel aṅụwo iyi, sị, ‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ga-ekenye Benjamin nwunye bụ.’”+
21 Ndị Izrel ṅụrụ iyi na Mizpa,+ sị: “Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-akpọnye Benjamin nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.”+
18 Ma anyị agaghị akpọnye ha ụmụ anyị ndị inyom ka ha lụwa, n’ihi na ụmụ Izrel aṅụwo iyi, sị, ‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ga-ekenye Benjamin nwunye bụ.’”+