Levitikọs 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Unu ejila aha m ṅụọ iyi ụgha,+ ka unu wee ghara imerụ aha Chineke unu. Abụ m Jehova. Ndị Ikpe 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Izrel ṅụrụ iyi na Mizpa,+ sị: “Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-akpọnye Benjamin nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.”+ Abụ Ọma 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’anya ya, onye ọ bụla nke na-abaghị n’ihe bụ onye a jụrụ ajụ,+Ma ndị na-atụ egwu Jehova ka ọ na-asọpụrụ.+Ọ bụrụ na ọ ṅụọ iyi nke pụrụ iwetara ya nsogbu, ọ dịghị agbanwe ya.+ Matiu 5:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Ọzọ, unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị, ‘Aṅụla iyi+ n’emezughị ya, kama mezuo nkwa i kwere Jehova.’+
21 Ndị Izrel ṅụrụ iyi na Mizpa,+ sị: “Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-akpọnye Benjamin nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.”+
4 N’anya ya, onye ọ bụla nke na-abaghị n’ihe bụ onye a jụrụ ajụ,+Ma ndị na-atụ egwu Jehova ka ọ na-asọpụrụ.+Ọ bụrụ na ọ ṅụọ iyi nke pụrụ iwetara ya nsogbu, ọ dịghị agbanwe ya.+
33 “Ọzọ, unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị, ‘Aṅụla iyi+ n’emezughị ya, kama mezuo nkwa i kwere Jehova.’+