Ndị Ikpe 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị Izrel ṅụrụ iyi na Mizpa,+ sị: “E nweghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-akpọnye nwoke ọ bụla si n’ebo Benjamin nwa ya nwaanyị ka ọ lụwa.”+
21 Ndị Izrel ṅụrụ iyi na Mizpa,+ sị: “E nweghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-akpọnye nwoke ọ bụla si n’ebo Benjamin nwa ya nwaanyị ka ọ lụwa.”+