Ndị Ikpe 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Izrel ṅụrụ iyi na Mizpa,+ sị: “Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-akpọnye Benjamin nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.”+
21 Ndị Izrel ṅụrụ iyi na Mizpa,+ sị: “Ọ dịghị onye ọ bụla n’ime anyị ga-akpọnye Benjamin nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.”+