Ndị Ikpe 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma anyị agaghị akpọnye ha ụmụ anyị ndị inyom ka ha lụwa, n’ihi na ụmụ Izrel aṅụwo iyi, sị, ‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ga-ekenye Benjamin nwunye bụ.’”+
18 Ma anyị agaghị akpọnye ha ụmụ anyị ndị inyom ka ha lụwa, n’ihi na ụmụ Izrel aṅụwo iyi, sị, ‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ga-ekenye Benjamin nwunye bụ.’”+