2 Ihe E Mere 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova wee nọnyere Jehọshafat,+ n’ihi na o jere ije n’ụzọ Devid nna nna ya+ jere, bụ́ onye dịrị ndụ tupu ya onwe ya, ọ chọghịkwa Bel.+ 2 Ihe E Mere 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehọshafat wee biri na Jeruselem; o wee maliteghachi ịgakwuru ndị mmadụ malite na Bia-shiba+ ruo n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu,+ ka o wee mee ka ha laghachikwuru Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha.+
3 Jehova wee nọnyere Jehọshafat,+ n’ihi na o jere ije n’ụzọ Devid nna nna ya+ jere, bụ́ onye dịrị ndụ tupu ya onwe ya, ọ chọghịkwa Bel.+
4 Jehọshafat wee biri na Jeruselem; o wee maliteghachi ịgakwuru ndị mmadụ malite na Bia-shiba+ ruo n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu,+ ka o wee mee ka ha laghachikwuru Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha.+