Diuterọnọmi 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “N’oge ahụ, Jehova kewapụrụ ebo Livaị+ iche maka ibu igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ ka ha na-eguzo n’ihu Jehova maka ijere ya ozi+ na iji aha ya na-enye ngọzi ruo taa.+ Luk 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mmụọ ozi ahụ wee zaa ya, sị: “Abụ m Gebriel,+ onye na-eguzo n’ihu Chineke, e zitere m ka m gwa gị okwu+ ma zie gị ozi ọma banyere ihe ndị a.
8 “N’oge ahụ, Jehova kewapụrụ ebo Livaị+ iche maka ibu igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ ka ha na-eguzo n’ihu Jehova maka ijere ya ozi+ na iji aha ya na-enye ngọzi ruo taa.+
19 Mmụọ ozi ahụ wee zaa ya, sị: “Abụ m Gebriel,+ onye na-eguzo n’ihu Chineke, e zitere m ka m gwa gị okwu+ ma zie gị ozi ọma banyere ihe ndị a.