Daniel 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M wee malite ịnụ olu mmadụ n’etiti Yulaị,+ o wee jiri oké olu, sị: “Gebriel,+ mee ka onye ahụ ghọta ihe ọ hụrụ.”+ Daniel 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 mgbe m ka nọ na-ekpe ekpere a, lee, onye ahụ bụ́ Gebriel,+ onye m hụrụ n’ọhụụ ná mmalite,+ ebe ike gwụchara m, bịakwutere m n’oge e ji enye onyinye inweta ihu ọma ná mgbede.+ Ndị Hibru 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ+ na-ejere ọha mmadụ ozi,+ ndị e zipụrụ ijere ndị ga-eketa+ nzọpụta ozi?
16 M wee malite ịnụ olu mmadụ n’etiti Yulaị,+ o wee jiri oké olu, sị: “Gebriel,+ mee ka onye ahụ ghọta ihe ọ hụrụ.”+
21 mgbe m ka nọ na-ekpe ekpere a, lee, onye ahụ bụ́ Gebriel,+ onye m hụrụ n’ọhụụ ná mmalite,+ ebe ike gwụchara m, bịakwutere m n’oge e ji enye onyinye inweta ihu ọma ná mgbede.+
14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ+ na-ejere ọha mmadụ ozi,+ ndị e zipụrụ ijere ndị ga-eketa+ nzọpụta ozi?