Daniel 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 mgbe m ka nọ na-ekpe ekpere a, lee, onye ahụ bụ́ Gebriel,+ onye m hụrụ n’ọhụụ ná mmalite,+ ebe ike gwụchara m, bịakwutere m n’oge e ji enye onyinye inweta ihu ọma ná mgbede.+ Luk 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mmụọ ozi ahụ wee zaa ya, sị: “Abụ m Gebriel,+ onye na-eguzo n’ihu Chineke, e zitere m ka m gwa gị okwu+ ma zie gị ozi ọma banyere ihe ndị a. Luk 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ọnwa nke isii ya, Chineke zipụrụ mmụọ ozi Gebriel+ ka ọ gaa n’obodo Galili nke a na-akpọ Nazaret,
21 mgbe m ka nọ na-ekpe ekpere a, lee, onye ahụ bụ́ Gebriel,+ onye m hụrụ n’ọhụụ ná mmalite,+ ebe ike gwụchara m, bịakwutere m n’oge e ji enye onyinye inweta ihu ọma ná mgbede.+
19 Mmụọ ozi ahụ wee zaa ya, sị: “Abụ m Gebriel,+ onye na-eguzo n’ihu Chineke, e zitere m ka m gwa gị okwu+ ma zie gị ozi ọma banyere ihe ndị a.
26 N’ọnwa nke isii ya, Chineke zipụrụ mmụọ ozi Gebriel+ ka ọ gaa n’obodo Galili nke a na-akpọ Nazaret,