Levitikọs 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ga-emefusi ike unu na nkịtị, ala unu agaghị emepụta ihe,+ osisi ndị dị n’ala agaghịkwa amị mkpụrụ.+ Diuterọnọmi 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova ewee weso unu iwe dị ọkụ, o wee mechie eluigwe ka mmiri ghara izo,+ ala agaghịkwa emepụta ihe, unu ewee laa n’iyi ọsọ ọsọ pụọ n’ezi ala ahụ Jehova na-enye unu.+
20 Unu ga-emefusi ike unu na nkịtị, ala unu agaghị emepụta ihe,+ osisi ndị dị n’ala agaghịkwa amị mkpụrụ.+
17 Jehova ewee weso unu iwe dị ọkụ, o wee mechie eluigwe ka mmiri ghara izo,+ ala agaghịkwa emepụta ihe, unu ewee laa n’iyi ọsọ ọsọ pụọ n’ezi ala ahụ Jehova na-enye unu.+