Diuterọnọmi 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova ewee weso unu iwe dị ọkụ, o wee mechie eluigwe ka mmiri ghara izo,+ ala agaghịkwa emepụta ihe, unu ewee laa n’iyi ọsọ ọsọ pụọ n’ezi ala ahụ Jehova na-enye unu.+ Diuterọnọmi 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ihe a bụrụ ọnụ ka mkpụrụ nke afọ gị ga-abụ,+ tinyere ihe ala gị ga-emepụta+ na ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+ Hagaị 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, eluigwe mere ka igirigi ya ghara ịdara unu, ala n’onwe ya amịghịkwa mkpụrụ ya.+
17 Jehova ewee weso unu iwe dị ọkụ, o wee mechie eluigwe ka mmiri ghara izo,+ ala agaghịkwa emepụta ihe, unu ewee laa n’iyi ọsọ ọsọ pụọ n’ezi ala ahụ Jehova na-enye unu.+
18 “Ihe a bụrụ ọnụ ka mkpụrụ nke afọ gị ga-abụ,+ tinyere ihe ala gị ga-emepụta+ na ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+