Levitikọs 26:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-agbaji ike unu nke na-ebu unu isi, meekwa ka eluigwe unu dị ka ígwè,+ meekwa ka ala unu dị ka ọla kọpa. Diuterọnọmi 28:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mbara igwe nke dị n’elu isi gị ga-adịkwa ka ọla kọpa, ala nke dị n’okpuru gị ga-adịkwa ka ígwè.+ 1 Ndị Eze 8:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 “Mgbe e mechiri eluigwe, mmiri ewee ghara izo,+ n’ihi na ha nọ na-emehie+ gị, ha wee chee ihu n’ebe a kpee ekpere+ ma too aha gị, sikwa ná mmehie ha chigharịa, n’ihi na ị nọ na-emekpa ha ahụ́,+
19 M ga-agbaji ike unu nke na-ebu unu isi, meekwa ka eluigwe unu dị ka ígwè,+ meekwa ka ala unu dị ka ọla kọpa.
35 “Mgbe e mechiri eluigwe, mmiri ewee ghara izo,+ n’ihi na ha nọ na-emehie+ gị, ha wee chee ihu n’ebe a kpee ekpere+ ma too aha gị, sikwa ná mmehie ha chigharịa, n’ihi na ị nọ na-emekpa ha ahụ́,+