15 Ebe ọ bụla ha gara, aka Jehova na-emegide ha iwetara ha ọdachi,+ dị ka Jehova kwuru, dịkwa ka Jehova ṅụụrụ ha n’iyi;+ ha wee nọrọ n’oké ihe isi ike.+
30 “‘Ya mere, ọ bụ dị ka ụzọ onye ọ bụla si dị ka m ga-ekpe unu ikpe,+ ụlọ Izrel,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+ ‘Chigharịanụ, ee, hapụnụ mmebi iwu unu niile,+ ka ihe ọ bụla gharakwa ịbụrụ unu ihe ịsụ ngọngọ nke na-akpata njehie.+