Ọnụ Ọgụgụ 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova wee ziga agwọ ọjọọ+ n’etiti ha, agwọ ndị ahụ wee na-ata ha, nke mere na ọtụtụ ndị Izrel nwụrụ.+ Jeremaya 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “N’ihi na, lee, m na-ezite agwọ, ya bụ, agwọ ọjọọ,+ ndị a na-apụghị ịra ụrà,+ n’etiti unu, ha ga-atakwa unu,” ka Jehova kwuru. Emọs 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụrụ na ha ezoo n’elu ugwu Kamel, m ga-achọ ha nke ọma n’ebe ahụ. M ga-ejiderịrị ha.+ Ọ bụrụkwa na ha ezoo n’ala ala oké osimiri+ ka m ghara ịhụ ha, m ga-enye agwọ iwu ka ọ taa ha n’ebe ahụ.
6 Jehova wee ziga agwọ ọjọọ+ n’etiti ha, agwọ ndị ahụ wee na-ata ha, nke mere na ọtụtụ ndị Izrel nwụrụ.+
17 “N’ihi na, lee, m na-ezite agwọ, ya bụ, agwọ ọjọọ,+ ndị a na-apụghị ịra ụrà,+ n’etiti unu, ha ga-atakwa unu,” ka Jehova kwuru.
3 Ọ bụrụ na ha ezoo n’elu ugwu Kamel, m ga-achọ ha nke ọma n’ebe ahụ. M ga-ejiderịrị ha.+ Ọ bụrụkwa na ha ezoo n’ala ala oké osimiri+ ka m ghara ịhụ ha, m ga-enye agwọ iwu ka ọ taa ha n’ebe ahụ.