Abụ Ọma 106:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ọ napụtara ha ọtụtụ ugboro,+Ma ha onwe ha nupụrụ isi n’ihi isi ike ha,+E wedara ha n’ala n’ihi njehie ha.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka anyị gharakwa ile Jehova+ ule, dị ka ụfọdụ n’ime ha lere ya ule,+ agwọ wee laa ha n’iyi.+
43 Ọ napụtara ha ọtụtụ ugboro,+Ma ha onwe ha nupụrụ isi n’ihi isi ike ha,+E wedara ha n’ala n’ihi njehie ha.+