Abụ Ọma 58:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke na-agaghị anụ olu ndị na-ara ya ụrà,+Ọ bụrụgodị na onye maara ihe ejiri ọgwụ jide ya.+ Ekliziastis 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụrụ na agwọ ataa mmadụ tupu a raa ya ụrà,+ ọ dịghịzi uru dị n’ịbụ ọkà n’iji ire ara ụrà.