Abụ Ọma 58:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke na-agaghị anụ olu ndị na-ara ya ụrà,+Ọ bụrụgodị na onye maara ihe ejiri ọgwụ jide ya.+ Jeremaya 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “N’ihi na, lee, m na-ezite agwọ, ya bụ, agwọ ọjọọ,+ ndị a na-apụghị ịra ụrà,+ n’etiti unu, ha ga-atakwa unu,” ka Jehova kwuru.
17 “N’ihi na, lee, m na-ezite agwọ, ya bụ, agwọ ọjọọ,+ ndị a na-apụghị ịra ụrà,+ n’etiti unu, ha ga-atakwa unu,” ka Jehova kwuru.