4 E mesịa, ha gwara Fero, sị: “Anyị abịawo ibi dị ka ndị ọbịa n’ala a,+ n’ihi na ìgwè anụ ụlọ ndị ohu gị enweghị nri ha ga na-ata,+ n’ihi na ụnwụ a siri ike n’ala Kenan.+ Biko, ka ndị ohu gị biri n’ala Goshen.”+
1O wee ruo n’oge ọ bụ ndị ikpe+ na-ekpe ikpe na ụnwụ+ dara n’ala Izrel, otu nwoke wee si na Betlehem+ nke dị na Juda gawa n’ala Moab+ ka ha biri dị ka ọbịa, ya na nwunye ya na ụmụ ya ndị ikom abụọ.