Jenesis 19:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ka oge na-aga, nke ada mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Moab.+ Ọ bụ ya bụ nna ndị Moab ruo taa.+ Ọnụ Ọgụgụ 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha wee si Bemọt gaa na ndagwurugwu nke dị n’ọhịa Moab,+ n’elu elu Pisga,+ ọ dị elu, cheekwa ihu na Jeshaịmọn.+ Diuterọnọmi 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova wee sị m, ‘Esogbula Moab, ebusokwala ha agha, n’ihi na agaghị m enye gị ala ya ọ bụla ka ọ bụrụ ihe nketa gị, n’ihi na ọ bụ ụmụ Lọt+ ka m nyere Aa+ ka ọ bụrụ ihe nketa ha. Diuterọnọmi 34:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Mozis wee si na mbara ọzara Moab gbagoo n’Ugwu Nibo,+ n’elu Pisga,+ nke chere ihu na Jeriko.+ Jehova wee gosi ya ala ahụ dum, Gilied ruo Dan,+ Ndị Ikpe 3:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Izrel wee merie Moab n’ụbọchị ahụ; ala ahụ enweghịkwa nsogbu ọzọ ruo afọ iri asatọ.+
20 Ha wee si Bemọt gaa na ndagwurugwu nke dị n’ọhịa Moab,+ n’elu elu Pisga,+ ọ dị elu, cheekwa ihu na Jeshaịmọn.+
9 Jehova wee sị m, ‘Esogbula Moab, ebusokwala ha agha, n’ihi na agaghị m enye gị ala ya ọ bụla ka ọ bụrụ ihe nketa gị, n’ihi na ọ bụ ụmụ Lọt+ ka m nyere Aa+ ka ọ bụrụ ihe nketa ha.
34 Mozis wee si na mbara ọzara Moab gbagoo n’Ugwu Nibo,+ n’elu Pisga,+ nke chere ihu na Jeriko.+ Jehova wee gosi ya ala ahụ dum, Gilied ruo Dan,+