2 Ndị Eze 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 O wee malite ịgagharị ọzọ n’ụlọ ahụ, ya gaa ebe a, ya agaa ebe a, e mesịa, ọ gara makpuru n’elu ya. Nwa okoro ahụ wee zee uzere ihe ruru ugboro asaa, mgbe nwa okoro ahụ zesịrị uzere, o meghere anya ya.+
35 O wee malite ịgagharị ọzọ n’ụlọ ahụ, ya gaa ebe a, ya agaa ebe a, e mesịa, ọ gara makpuru n’elu ya. Nwa okoro ahụ wee zee uzere ihe ruru ugboro asaa, mgbe nwa okoro ahụ zesịrị uzere, o meghere anya ya.+