2 Ihe E Mere 28:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Otú ọ dị, mgbe ọ na-emekpa ya ahụ́, Eze Ehaz+ gara n’ihu imeso Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi. Jeremaya 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe o mesịrị ihe ndị a, m nọ na-agwa ya ka ọ lọghachikwute m,+ ma ọ lọghachikwuteghị m; Juda wee na-ekiri nwanne ya nwaanyị nke na-aghọ aghụghọ.+ Jeremaya 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, ọ́ bụghị ikwesị ntụkwasị obi ka anya gị na-achọ ịhụ?+ I tiwo ha ihe,+ ma ha adaghị ọrịa.+ I kpochapụrụ ha.+ Ha jụrụ ịnara ịdọ aka ná ntị.+ Ha mere ka ihu ha sie ike karịa nkume dị elu.+ Ha jụrụ ịlọghachi.+
22 Otú ọ dị, mgbe ọ na-emekpa ya ahụ́, Eze Ehaz+ gara n’ihu imeso Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi.
7 Mgbe o mesịrị ihe ndị a, m nọ na-agwa ya ka ọ lọghachikwute m,+ ma ọ lọghachikwuteghị m; Juda wee na-ekiri nwanne ya nwaanyị nke na-aghọ aghụghọ.+
3 Jehova, ọ́ bụghị ikwesị ntụkwasị obi ka anya gị na-achọ ịhụ?+ I tiwo ha ihe,+ ma ha adaghị ọrịa.+ I kpochapụrụ ha.+ Ha jụrụ ịnara ịdọ aka ná ntị.+ Ha mere ka ihu ha sie ike karịa nkume dị elu.+ Ha jụrụ ịlọghachi.+