2 Ihe E Mere 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na anya+ Jehova na-ahụzu ụwa dum+ iji gosi ike ya maka ndị obi ha+ zuru ezu n’ebe ọ nọ. I zuzuru nzuzu+ n’ihe a i mere, n’ihi ya, malite ugbu a gaa n’ihu, a ga na-ebuso gị agha.”+ Abụ Ọma 101:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anya m dị n’ebe ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’ụwa nọ,+Ka ha wee binyere m.+Onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+Ọ bụ ya ga na-ejere m ozi.+
9 N’ihi na anya+ Jehova na-ahụzu ụwa dum+ iji gosi ike ya maka ndị obi ha+ zuru ezu n’ebe ọ nọ. I zuzuru nzuzu+ n’ihe a i mere, n’ihi ya, malite ugbu a gaa n’ihu, a ga na-ebuso gị agha.”+
6 Anya m dị n’ebe ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’ụwa nọ,+Ka ha wee binyere m.+Onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+Ọ bụ ya ga na-ejere m ozi.+