Zekaraya 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M ga-eme ka ụlọ Juda dị elu, m ga-azọpụtakwa ụlọ Josef.+ M ga-enye ha ebe obibi, n’ihi na m ga-emere ha ebere;+ ha ga-adị ka ndị m na-ajụghị ajụ;+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke ha, m ga-anụkwa olu ha.+
6 M ga-eme ka ụlọ Juda dị elu, m ga-azọpụtakwa ụlọ Josef.+ M ga-enye ha ebe obibi, n’ihi na m ga-emere ha ebere;+ ha ga-adị ka ndị m na-ajụghị ajụ;+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke ha, m ga-anụkwa olu ha.+