Ọpụpụ 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 lee! aka Jehova+ na-abịakwasị anụ ụlọ+ gị ndị nọ n’ọhịa. Ọrịa na-efe efe nke dị oké njọ+ ga-ejide ịnyịnya, ịnyịnya ibu, kamel, ìgwè ehi na ìgwè atụrụ unu. Diuterọnọmi 28:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Jehova ga-eme ka etuto Ijipt too gị,+ meekwa ka ọkpụ ikè na ụ́gwọ̀ na ọkọ, bụ́ ndị a na-agaghị agwọta agwọta, rịawa gị. Diuterọnọmi 28:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 Ọ ga-eme ka ị rịa ọrịa niile nke Ijipt, bụ́ ndị ị tụrụ egwu, ha ga-araparakwa gị n’ahụ́.+ Abụ Ọma 78:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 O wee kwadebere iwe ya ụzọ.+O gbochighị mkpụrụ obi ha ịnwụ;O nyefekwara ndụ ha n’aka ọrịa na-efe efe.+
3 lee! aka Jehova+ na-abịakwasị anụ ụlọ+ gị ndị nọ n’ọhịa. Ọrịa na-efe efe nke dị oké njọ+ ga-ejide ịnyịnya, ịnyịnya ibu, kamel, ìgwè ehi na ìgwè atụrụ unu.
27 “Jehova ga-eme ka etuto Ijipt too gị,+ meekwa ka ọkpụ ikè na ụ́gwọ̀ na ọkọ, bụ́ ndị a na-agaghị agwọta agwọta, rịawa gị.
50 O wee kwadebere iwe ya ụzọ.+O gbochighị mkpụrụ obi ha ịnwụ;O nyefekwara ndụ ha n’aka ọrịa na-efe efe.+