Jeremaya 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 m ga-achụsasịkwa ha ná mba ndị ha na ndị nna ha na-amaghị,+ m ga-emekwa ka mma agha na-achụ ha ruo mgbe m kpochapụrụ ha.’+ Abụ Ákwá 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova, lee, anọ m n’oké ihe isi ike. Afọ agbarụwo m.+Obi agbawaala m+ n’ihi na m nupụrụ isi nke ukwuu.+Mma agha emewo ka m gbara aka nwa n’èzí.+ Otu ọnwụ ahụ ka a na-anwụ n’ime ụlọ.+
16 m ga-achụsasịkwa ha ná mba ndị ha na ndị nna ha na-amaghị,+ m ga-emekwa ka mma agha na-achụ ha ruo mgbe m kpochapụrụ ha.’+
20 Jehova, lee, anọ m n’oké ihe isi ike. Afọ agbarụwo m.+Obi agbawaala m+ n’ihi na m nupụrụ isi nke ukwuu.+Mma agha emewo ka m gbara aka nwa n’èzí.+ Otu ọnwụ ahụ ka a na-anwụ n’ime ụlọ.+