Abụ Ọma 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị ajọ omume adịghị otú ahụ,Kama ha dị ka igbogbo ọka nke ifufe na-efesasị.+ Aịzaya 30:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ehi na ịnyịnya ibu tojuru etoju ndị na-akọ ubi ga-ata nri e tinyere ahịhịa sọrel, bụ́ nke e ji shọvel+ na fọk e ji afụcha ọka* fụchaa.
24 Ehi na ịnyịnya ibu tojuru etoju ndị na-akọ ubi ga-ata nri e tinyere ahịhịa sọrel, bụ́ nke e ji shọvel+ na fọk e ji afụcha ọka* fụchaa.