13 Mba dị iche iche+ ga-eme mkpọtụ dị ka mkpọtụ nke ọtụtụ mmiri. Ọ ga-abara ha mba,+ ha ga-agbagakwa n’ebe dị anya. A ga-achụkwa ha ọsọ dị ka igbogbo ọka dị n’ugwu nke ifufe na-ebugharị, dịkwa ka ogwu nke ifufe bu agba gburugburu mgbe ifufe na-efe.+
12 O ji shọvel o ji afụcha ihe n’aka, ọ ga-edebekwa ebe nzọcha mkpụrụ ya ọcha nke ọma, ọ ga-ekpokọtakwa ọka wit ya n’ime ụlọ nkwakọba ihe,+ ma ọ ga-esu igbogbo ya ọkụ+ nke a na-apụghị imenyụ emenyụ.”