Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 35:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  5 Ka ha dị ka igbogbo ọka nke ifufe na-ebu,+

      Ka mmụọ ozi Jehova na-achụsasịkwa ha.+

  • Abụ Ọma 83:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Chineke m, biko, mee ka ha dị ka ogwu nke ifufe bu na-agba gburugburu,+

      Dị ka ahịhịa nke ifufe na-ebugharị.+

  • Aịzaya 29:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ìgwè mmadụ ị na-amaghị ndị ha bụ ga-adị nnọọ ka ntụ.+ Ìgwè ndị na-achị n’aka ike+ ga-adịkwa nnọọ ka igbogbo ọka nke na-agabiga agabiga.+ Ọ ga-emekwa n’otu ntabi anya, na mberede.+

  • Daniel 2:35
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 35 N’oge ahụ, e gweriri ígwè ahụ, ụrọ ahụ a kpụrụ akpụ, ọla kọpa ahụ, ọlaọcha ahụ na ọlaedo ahụ, ha wee dịrị ka igbogbo ọka nke si n’ebe nzọcha mkpụrụ n’oge okpomọkụ,+ ifufe wee buru ha nke mere na a hụkwaghị ha ọzọ ma ọlị.+ Ma nkume ahụ nke kụrụ ihe oyiyi ahụ ghọrọ nnukwu ugwu wee jupụta ụwa dum.+

  • Hosia 13:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ya mere, ha ga-adị ka ígwé ojii ụtụtụ,+ dịkwa ka igirigi nke na-ekusa ngwa ngwa; ha dị ka igbogbo ọka nke oké ifufe na-ebupụ n’ebe nzọcha mkpụrụ,+ dịkwa ka anwụrụ ọkụ nke si n’oghere dị n’uko ụlọ na-ekupụsị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya