Aịzaya 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-akwụ elu ala ụgwọ ihe ọjọọ ya, kwụọkwa ndị ajọ omume ụgwọ njehie ha.+ M ga-emekwa ka nganga nke ndị mpako kwụsị, m ga-ewedakwa mpako nke ndị na-achị n’aka ike ala.+
11 M ga-akwụ elu ala ụgwọ ihe ọjọọ ya, kwụọkwa ndị ajọ omume ụgwọ njehie ha.+ M ga-emekwa ka nganga nke ndị mpako kwụsị, m ga-ewedakwa mpako nke ndị na-achị n’aka ike ala.+