9 Ma ihe abụọ a ga-adakwasị gị na mberede n’otu ụbọchị:+ ịgbara aka ụmụ na di gị ịnwụnahụ gị. Ihe ndị a ga-adakwasị gị n’uju,+ n’ihi ịgba afa nke jupụtara n’ime gị, n’ihi ọgwụ dị ike ị na-agwọ—n’ụzọ gabigara ókè.+
3 “Ekwuwo m ihe mbụ niile malite ọbụna n’oge ahụ, ọ bụkwa n’ọnụ m ka ha si pụta, m wee na-eme ka a nụ ha.+ Na mberede, m mere ihe, ihe ndị ahụ wee mee.+