Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezikiel 21:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 N’ihi na eze Babịlọn kwụụrụ otu ebe n’ebe ụzọ wara ngalaba, n’isi ụzọ abụọ, iji gbaa afa.+ Ọ yọgharịwo akụ́. O jiriwo terafim+ jụọ ase; o lewo anya n’imeju.

  • Daniel 2:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Eze wee kwuo ka a kpọọ ndị dibịa anwansi+ na ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ na ndị dibịa afa na ndị Kaldia ka ha bịa kọọrọ eze nrọ ọ rọrọ.+ Ha wee bata guzo n’ihu eze.

  • Daniel 5:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Eze wee were oké olu tie mkpu ka a kpọtara ya ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ, ndị Kaldia na ndị na-agụ kpakpando.+ Eze wee gwa ndị amamihe nke Babịlọn, sị: “Nwoke ọ bụla nke ga-agụ ihe a e dere ma kọọrọ m isi ya, a ga-eyiwe ya uwe na-acha odo odo,+ yinye ya ihe olu ọlaedo n’olu, ọ ga-achịkwa dị ka onye nke atọ n’alaeze a.”+

  • Mkpughe 18:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 ìhè oriọna agakwaghị enwu n’ime gị ọzọ ma ọlị, a gakwaghị anụ olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na nke nwaanyị a na-alụ ọhụrụ n’ime gị ọzọ;+ n’ihi na ndị ahịa gị+ bụ ndị nọ n’ọkwá ukwu+ n’ụwa, n’ihi na e ji mgbaasị+ ị na-eme duhie mba niile.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya