Aịzaya 47:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ihe abụọ a ga-adakwasị gị na mberede n’otu ụbọchị:+ ịgbara aka ụmụ na di gị ịnwụnahụ gị. Ihe ndị a ga-adakwasị gị n’uju,+ n’ihi ịgba afa nke jupụtara n’ime gị, n’ihi ọgwụ dị ike ị na-agwọ—n’ụzọ gabigara ókè.+ Ndị Galeshia 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ikpere arụsị, ime mgbaasị,+ ibu iro, esemokwu, ekworo, iwe ọkụ, ndọrọ ndọrọ, nkewa, inwe òtù, Mkpughe 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ha echegharịghịkwa n’igbu ọchụ ha+ ma ọ bụ n’ime mgbaasị ha+ ma ọ bụ n’ịkwa iko ha ma ọ bụ n’izu ohi ha.
9 Ma ihe abụọ a ga-adakwasị gị na mberede n’otu ụbọchị:+ ịgbara aka ụmụ na di gị ịnwụnahụ gị. Ihe ndị a ga-adakwasị gị n’uju,+ n’ihi ịgba afa nke jupụtara n’ime gị, n’ihi ọgwụ dị ike ị na-agwọ—n’ụzọ gabigara ókè.+
21 ha echegharịghịkwa n’igbu ọchụ ha+ ma ọ bụ n’ime mgbaasị ha+ ma ọ bụ n’ịkwa iko ha ma ọ bụ n’izu ohi ha.