Jeremaya 51:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ka ụwa maa jijiji, nọrọkwa n’oké ihe mgbu,+ n’ihi na Jehova echewo echiche ime Babịlọn ihe, ime ka ala Babịlọn bụrụ ihe ijuanya, n’enweghị onye ga-ebi n’ime ya.+
29 Ka ụwa maa jijiji, nọrọkwa n’oké ihe mgbu,+ n’ihi na Jehova echewo echiche ime Babịlọn ihe, ime ka ala Babịlọn bụrụ ihe ijuanya, n’enweghị onye ga-ebi n’ime ya.+