13 Mmadụ agaghị ebi n’ime ya n’ihi iwe Jehova,+ ọ ga-aghọ ebe tọgbọrọ n’efu kpamkpam.+ Onye ọ bụla na-agafere Babịlọn ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ihe otiti niile e tiri ya.+
40 “Dị nnọọ ka ọ dị mgbe Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra+ na obodo ndị dị ya nso,”+ ka Jehova kwuru, “ọ dịghị onye ga-ebi n’ebe ahụ, ọ dịghị nwa nke mmadụ ga-ebi na ya dị ka ọbịa.+