Aịzaya 47:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nọdụ ala gbachi nkịtị,+ banyekwa n’ọchịchịrị,+ gị ada bụ́ ndị Kaldia;+ n’ihi na ị gaghị abụkwa onye ndị mmadụ na-akpọ Oké Nwaanyị+ nke na-achị Alaeze dị iche iche.+ Jeremaya 51:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Gị nwaanyị nke bi n’ọtụtụ mmiri,+ nke nwekwara akụ̀ dị ukwuu,+ ọgwụgwụ gị abịawo, uru+ ị na-enweta akwụsịla.+ Daniel 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Eze wee sị:+ “Nke a ọ́ bụghị Babịlọn Ukwu ahụ, nke mụ onwe m ji nnukwu ike m wuo+ ka ọ bụrụ ebe obibi eze nakwa iji mee ka ebube m dị ukwuu?”+
5 Nọdụ ala gbachi nkịtị,+ banyekwa n’ọchịchịrị,+ gị ada bụ́ ndị Kaldia;+ n’ihi na ị gaghị abụkwa onye ndị mmadụ na-akpọ Oké Nwaanyị+ nke na-achị Alaeze dị iche iche.+
13 “Gị nwaanyị nke bi n’ọtụtụ mmiri,+ nke nwekwara akụ̀ dị ukwuu,+ ọgwụgwụ gị abịawo, uru+ ị na-enweta akwụsịla.+
30 Eze wee sị:+ “Nke a ọ́ bụghị Babịlọn Ukwu ahụ, nke mụ onwe m ji nnukwu ike m wuo+ ka ọ bụrụ ebe obibi eze nakwa iji mee ka ebube m dị ukwuu?”+