Abụ Ọma 94:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ ga-emekwa ka ihe ọjọọ ha dịrị n’isi ha,+Ọ ga-ejikwa ọdachi nke ha laa ha n’iyi.+Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ala ha n’iyi.+
23 Ọ ga-emekwa ka ihe ọjọọ ha dịrị n’isi ha,+Ọ ga-ejikwa ọdachi nke ha laa ha n’iyi.+Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ala ha n’iyi.+