1 Samuel 26:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee gaa n’ihu ịsị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ Jehova n’onwe ya ga-eme ya ihe;+ ma ọ bụkwanụ ụbọchị ya ga-eru,+ o wee nwụọ, ma ọ bụ, ọ ga-aga agha,+ e wee laa ya n’iyi.+ Abụ Ọma 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O gwuwo olulu, gwumie ya egwumi;+Ma ọ ga-adaba n’ime okokoro o gwuru.+ Ilu 26:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye na-egwu olulu ga-adaba n’olulu ahụ,+ onye na-akwapụ nkume—ọ bụ ya ka ọ ga-alaghachikwute.+
10 Devid wee gaa n’ihu ịsị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ Jehova n’onwe ya ga-eme ya ihe;+ ma ọ bụkwanụ ụbọchị ya ga-eru,+ o wee nwụọ, ma ọ bụ, ọ ga-aga agha,+ e wee laa ya n’iyi.+