Job 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụrụ na e kpebiwo ụbọchị ole ọ ga-adị ndụ,+Ọnwa ole ọ ga-adị ndụ dị gị n’aka;Ị kpaworo ya ókè ka ọ ghara ịgabiga ya. Abụ Ọma 37:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova ga-achị ya ọchị,+N’ihi na ọ na-ahụ na ụbọchị a ga-ebibi ya ga-abịa.+ Abụ Ọma 90:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Afọ ndụ anyị na-adị afọ iri asaa;+Ọ bụrụkwa na anyị enwee ike pụrụ iche, ha na-adị afọ iri asatọ,+Ma ha jupụtara ná nsogbu na ihe ọjọọ;+N’ihi na ha ga-agafe ngwa ngwa, anyị ewee ghara ịnọkwa.+ Ekliziastis 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ gaghị adịrị onye ajọ omume mma ma ọlị,+ ọ gaghịkwa eme ka ụbọchị ndụ ya, nke dị ka onyinyo,+ dị ogologo, n’ihi na ọ dịghị atụ egwu Chineke.+
5 Ọ bụrụ na e kpebiwo ụbọchị ole ọ ga-adị ndụ,+Ọnwa ole ọ ga-adị ndụ dị gị n’aka;Ị kpaworo ya ókè ka ọ ghara ịgabiga ya.
10 Afọ ndụ anyị na-adị afọ iri asaa;+Ọ bụrụkwa na anyị enwee ike pụrụ iche, ha na-adị afọ iri asatọ,+Ma ha jupụtara ná nsogbu na ihe ọjọọ;+N’ihi na ha ga-agafe ngwa ngwa, anyị ewee ghara ịnọkwa.+
13 Ma ọ gaghị adịrị onye ajọ omume mma ma ọlị,+ ọ gaghịkwa eme ka ụbọchị ndụ ya, nke dị ka onyinyo,+ dị ogologo, n’ihi na ọ dịghị atụ egwu Chineke.+